DIRECTORY OF OPEN ACCESS JOURNAL
Published Article
NNYOCHA NKAAS?S? D? N’ IDUUAZ? ?JA DUFUO DIKE NKE RAY C. ANENE DERE
?m?
Nch?cha a gbadoro ?kw? na nkaas?s? d? n’ iduuaz? ?ja Dufuo Dike nke Ray C. Anene dere. Site n’?gbaso usoro nk?wa (usoro diskriptivu), nd? odee nyochara isiokwu a ma t?cha ya nke ?ma. ? b? site nkaas?s? nd? a h?tagas?r? n’ ?ja Dufuo Dike ka e ji nweta njiat?le (data) e ji r?? ?r? na nch?cha a. A gara n’ ihu dep?tagas?a nkaas?s? nd? ah?tara ma nye ?s?sa aj?j? nch?cha a j?gas?r?. Nch?p?ta e nwetara na-egosi na ?r? nch?cha a ga-abawanye am?mam? e nweburu n’ag?mag? e dere ede Igbo n’ ihi na ? gbara n’anw? ?d?d? agwa d? iche iche ?f?d? ji emegide ibe ha na ka onye a na-emegide siri nagide mkpagbu nd? ah?. Nd? odee t?nyere aro ka a gbaa mb? na- enyocha akw?kw? ag?mag? nd? ?z? e dere n’ as?s? Igbo n’ihi na ? ga-eme ka ihe gbasara nkaas?s? doo nd? na-am? as?s?, t?mad? nd? nwere mmas? n’?g? akw?kw? anya.
Comfort Nwuka Ezebuilo Ph.D., Jacinta Ndidi Okey-Agbo, Idoko Adam, Fadila Nwadimkpa na Ogbu, Christiana Kelechi
Download Article
Latest Articles
- SEMANTIC DEVIATION IN AMAEKE ITEM WAR SONGS
- A CRITICAL ANALYSIS OF SCHOOL ADMINISTRATORS’ NON-VERBAL AND WRITTEN COMMUNICATIONS: ASSESSING THEIR IMPACTS ON TEACHERS’ JOB PERFORMANCE IN UNITY SCHOOLS IN SOUTH-SOUTH, NIGERIA
- NNYOCHA NKAAS?S? D? N’ IDUUAZ? ?JA DUFUO DIKE NKE RAY C. ANENE DERE
- NNYOCHA NKAAS?S? D? N’ IDUUAZ? ?JA DUFUO DIKE NKE RAY C. ANENE DERE NKE SI N’ AKA
- L’AVENIR DE LA TRADUCTION AUTOMATIQUE DES TEXTES À CARACTÈRE ÉCONOMIQUE ET FINANCIER
Why Choose GASPRO?
GASPRO - a Multidisciplinary Peer Reviewed Journal is a peer reviewed, open access international journal. Notably, it is a referred, highly indexed, monthly, online international journal with high impact.
Submit ManuscriptCALL FOR PAPERS
03 Mar 2026
INTERNATIONAL JOURNAL OF CURRENT INNOVATIONS IN EDUCATION
11 Aug 2026
INTERNATIONAL JOURNAL OF MUSIC AND PERFORMING ARTS
15 Sep 2026
INTERCONTINENTAL JOURNAL OF EDUCATION SCIENCE AND TECHNOLOGY
08 Jun 2026
ERUDITE JOURNAL OF LINGUISTICS AND LANGUAGES